-
Ọpụpụ 21:24, 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Onye kụkpọrọ mmadụ anya, a ga-akụkpọ ya anya. Onye kụpụrụ mmadụ ezé, a ga-akụpụ ya ezé. Onye gbajiri mmadụ aka, a ga-agbaji ya aka. Onye gbajiri mmadụ ụkwụ, a ga-agbaji ya ụkwụ.+ 25 Onye dara mmadụ ọkụ, a ga-ada ya ọkụ. Onye merụrụ mmadụ ahụ́, a ga-emerụ ya ahụ́. Onye kụrụ mmadụ ọkpọ, a ga-akụ ya ọkpọ.
-