Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 24:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Asịla: “M ga-emegwara ya ihe o mere m.

      M ga-akwụ ya ụgwọ ihe o mere m.”+

  • Aịzaya 50:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 M cheere ndị na-eti m ihe azụ m,

      Cheekwara ndị na-efopụ ajị ntì m.

      Ewepụghị m ihu m ka a ghara ịkparị m na ịgbụ m asọ mmiri.+

  • Luk 6:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Onye maa gị ụra n’otu ntì, tụgharịara ya ntì nke ọzọ. Onye nara gị uwe elu gị, ajụla inye ya uwe ime gị.+

  • Ndị Rom 12:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ.+ Na-emenụ ihe mmadụ niile ga-ewere na ọ dị mma.

  • 1 Pita 2:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Mgbe a na-akparị ya,*+ ọ naghị akparịgwara.*+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o nweghị onye ọ baara mba, kama ọ hapụrụ okwu niile n’aka Chineke, onye na-ekpe ikpe+ ziri ezi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya