1 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụrụ na unu na-akpụpụ ibe unu ụlọikpe, unu na-emenye onwe unu ihere. Gịnị mere unu enweghị ike idi ihe ọjọọ ụmụnna unu mere unu?+ Ọ́ kaghị mma ka unu hapụ ha ka ha rigbuo unu?
7 Ọ bụrụ na unu na-akpụpụ ibe unu ụlọikpe, unu na-emenye onwe unu ihere. Gịnị mere unu enweghị ike idi ihe ọjọọ ụmụnna unu mere unu?+ Ọ́ kaghị mma ka unu hapụ ha ka ha rigbuo unu?