-
Ilu 25:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị,* nye ya nri ka o rie.
Ọ bụrụ na mmiri na-agụ ya, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ,+