Luk 12:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 n’ihi na ihe ndị a niile bụ ihe ndị mba ọzọ na-achụsi ike. Ma, Nna unu ma na ihe ndị a dị unu mkpa.+
30 n’ihi na ihe ndị a niile bụ ihe ndị mba ọzọ na-achụsi ike. Ma, Nna unu ma na ihe ndị a dị unu mkpa.+