Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+ Luk 23:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Jizọs asị ya: “N’eziokwu, ana m asị gị taa, mụ na gị ga-anọ na Paradaịs.”+ Ọrụ Ndịozi 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Enwekwara m olileanya otú ndị a nwere, na Chineke ga-akpọlite ndị ezi omume na ndị ajọ omume nwụrụ anwụ.+
10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+
15 Enwekwara m olileanya otú ndị a nwere, na Chineke ga-akpọlite ndị ezi omume na ndị ajọ omume nwụrụ anwụ.+