Matiu 26:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Na-echenụ nche,+ na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile,+ ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ ya adịghị ike.”+ 1 Ndị Kọrịnt 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọnwụnwa na-abịara unu na-abịakwara mmadụ niile.+ Ma, Chineke na-emezu ihe o kwuru, ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu karịa otú unu ga-edili.+ N’ihi ya, ọnwụnwa bịara unu, ọ ga-enyere unu aka idi ya.+ Mkpughe 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na unu tachiri obi ka m,+ m ga-echebe unu n’oge ule,+ nke a ga-enwe n’ụwa niile, iji lee mmadụ niile ule.
41 Na-echenụ nche,+ na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile,+ ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ ya adịghị ike.”+
13 Ọnwụnwa na-abịara unu na-abịakwara mmadụ niile.+ Ma, Chineke na-emezu ihe o kwuru, ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu karịa otú unu ga-edili.+ N’ihi ya, ọnwụnwa bịara unu, ọ ga-enyere unu aka idi ya.+
10 N’ihi na unu tachiri obi ka m,+ m ga-echebe unu n’oge ule,+ nke a ga-enwe n’ụwa niile, iji lee mmadụ niile ule.