Jems 1:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla na-anụ okwu Chineke, ma ọ naghị eme ya eme,+ ọ dị ka onye lere ihu ya n’enyo, 24 leekwa onwe ya n’enyo, ma ozugbo ọ pụrụ, ya echefuo otú ọ dị.
23 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla na-anụ okwu Chineke, ma ọ naghị eme ya eme,+ ọ dị ka onye lere ihu ya n’enyo, 24 leekwa onwe ya n’enyo, ma ozugbo ọ pụrụ, ya echefuo otú ọ dị.