2 Ndị Eze 23:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Fero Niko chikwara Elayakim nwa Josaya eze ka ọ nọchie Josaya nna ya. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, ọ kpọọrọ Jehoahaz kpọta Ijipt,+ ọ bụkwa ebe ahụ ka ọ nọ nwụọ.+
34 Fero Niko chikwara Elayakim nwa Josaya eze ka ọ nọchie Josaya nna ya. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, ọ kpọọrọ Jehoahaz kpọta Ijipt,+ ọ bụkwa ebe ahụ ka ọ nọ nwụọ.+