1 Ihe E Mere 3:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụmụ Josaya bụ Johenan, ọkpara ya, Jehoyakim,+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya,+ nwa ya nke atọ, Shalọm, nwa ya nke anọ. 16 Jehoyakim mụrụ Jekonaya,+ Jekonaya amụọ Zedekaya.
15 Ụmụ Josaya bụ Johenan, ọkpara ya, Jehoyakim,+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya,+ nwa ya nke atọ, Shalọm, nwa ya nke anọ. 16 Jehoyakim mụrụ Jekonaya,+ Jekonaya amụọ Zedekaya.