Ilu 21:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ime ihe dị mma na ihe ziri eziNa-amasị Jehova karịa ịchụ àjà.+ Hosia 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ ịhụnanya,* ọ bụghị àjà. Ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ.+ Matiu 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, a sị na unu ghọtara ihe okwu a pụtara, ‘Achọrọ m ebere,+ ọ bụghị àjà,’+ unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe.
6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ ịhụnanya,* ọ bụghị àjà. Ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ.+
7 Ma, a sị na unu ghọtara ihe okwu a pụtara, ‘Achọrọ m ebere,+ ọ bụghị àjà,’+ unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe.