Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 2:18-20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị Farisii na-ebu ọnụ. N’ihi ya, ụfọdụ ndị bịara jụọ Jizọs, sị: “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị na-eso ụzọ ndị Farisii ji ebu ọnụ, ma ndị na-eso ụzọ gị anaghị ebu ọnụ?”+ 19 O wee sị ha: “Mgbe nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ na ndị enyi ya nọ, ndị enyi ya ekwesịghị ibu ọnụ, ka hà kwesịrị? Ọ bụrụhaala na ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ha agaghị ebu ọnụ. 20 Ma oge na-abịa mgbe a ga-akpọpụ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ n’ebe ha nọ.+ Ha ga-ebuzi ọnụ mgbe ahụ.

  • Luk 5:33-35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ha asị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-ekpesikwa ekpere ike. Otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme. Ma ndị na-eso ụzọ gị na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya.”+ 34 Jizọs asị ha: “Unu agaghị emeli ka ndị enyi nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na-ebu ọnụ mgbe ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ. 35 Ma, oge na-abịa mgbe a ga-akpọpụ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ n’ebe ha nọ. Ha ga-ebuzi ọnụ mgbe ahụ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya