Matiu 15:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ndị ogbi ka ha na-ekwu okwu na ndị ngwọrọ ka ha na-eje ije na ndị ìsì ka ha na-ahụ ụzọ nakwa ka ahụ́ dị ndị nwere nkwarụ mma, o juru ha anya, ha wee too Chineke Izrel.+
31 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ndị ogbi ka ha na-ekwu okwu na ndị ngwọrọ ka ha na-eje ije na ndị ìsì ka ha na-ahụ ụzọ nakwa ka ahụ́ dị ndị nwere nkwarụ mma, o juru ha anya, ha wee too Chineke Izrel.+