Matiu 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Malite n’oge ahụ, Jizọs bidoro ikwusa, sị: “Chegharịanụ, n’ihi na Alaeze eluigwe adịla nso.”+ Luk 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 gwọọkwanụ ndị na-arịa ọrịa ebe ahụ, sịkwanụ ha: ‘Alaeze Chineke adịla nso.’+