Luk 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ gwakwara ha, sị: “Unu ewerela ihe ọ bụla maka njem a. Unu ejila mkpara ma ọ bụ obere akpa nri, ma ọ bụ achịcha ma ọ bụ ego.* Unu achịkwala uwe abụọ.*+
3 Ọ gwakwara ha, sị: “Unu ewerela ihe ọ bụla maka njem a. Unu ejila mkpara ma ọ bụ obere akpa nri, ma ọ bụ achịcha ma ọ bụ ego.* Unu achịkwala uwe abụọ.*+