Matiu 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ndị Farisii nụrụ ihe a, ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb,* onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ, ka onye a ji achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+ Mak 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị odeakwụkwọ ndị si Jeruselem bịa nọkwa na-asị: “Bielzebọb* nọ n’ime ya, o jikwa ike onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+ Luk 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ụfọdụ n’ime ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb,* onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ, ka o ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+ Jọn 8:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ndị Juu wee sị ya: “Ọ̀ kwa anyị kwuru ekwu na ị bụ onye Sameria+ nakwa na mmụọ ọjọọ ji gị?”+
24 Mgbe ndị Farisii nụrụ ihe a, ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb,* onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ, ka onye a ji achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+
22 Ndị odeakwụkwọ ndị si Jeruselem bịa nọkwa na-asị: “Bielzebọb* nọ n’ime ya, o jikwa ike onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+
15 Ma ụfọdụ n’ime ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb,* onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ, ka o ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+