Aịzaya 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Sọrọkwa gafee Juda. Ọ ga-etoju ebe niile na Juda, na-eru mmadụ n’olu, sọrọkwa na-aga.+ Ọ ga-eju ebe niile n’alaGịnwa bụ́ Ịmanuel.”*+ Aịzaya 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Meenụ atụmatụ, ma a ga-akụghasị ya! Kpaanụ ụdị nkata ọ bụla, ma ọ gaghị enwe isi,N’ihi na Chineke nọnyeere anyị!*+
8 Sọrọkwa gafee Juda. Ọ ga-etoju ebe niile na Juda, na-eru mmadụ n’olu, sọrọkwa na-aga.+ Ọ ga-eju ebe niile n’alaGịnwa bụ́ Ịmanuel.”*+
10 Meenụ atụmatụ, ma a ga-akụghasị ya! Kpaanụ ụdị nkata ọ bụla, ma ọ gaghị enwe isi,N’ihi na Chineke nọnyeere anyị!*+