Matiu 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E mechaa, Jọn+ Onye Na-eme Baptizim bịara na-ekwusa ozi ọma+ n’ala ịkpa Judia. Matiu 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ, ndị nọ na Jeruselem na Judia niile na obodo niile dị gburugburu Osimiri Jọdan na-agakwuru ya.+
5 N’oge ahụ, ndị nọ na Jeruselem na Judia niile na obodo niile dị gburugburu Osimiri Jọdan na-agakwuru ya.+