Luk 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ụbọchị nke asatọ mgbe a mụchara ya, ha biri ya úgwù,+ gụọkwa ya Jizọs. Tupu Meri adịrị ime ya, aha a ka mmụọ ozi ahụ kwuru na a ga-agụ ya.+
21 N’ụbọchị nke asatọ mgbe a mụchara ya, ha biri ya úgwù,+ gụọkwa ya Jizọs. Tupu Meri adịrị ime ya, aha a ka mmụọ ozi ahụ kwuru na a ga-agụ ya.+