Matiu 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ọ hụrụ ọtụtụ n’ime ndị Farisii na ndị Sadusii+ ka ha na-abịa n’ebe ọ nọ na-eme baptizim, ọ sịrị ha: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ iwe Chineke na-abịanụ?+ Matiu 23:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Unu agwọ, ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi ghara iso ná ndị a ga-ekpe ikpe tụba na Gehena?*+
7 Mgbe ọ hụrụ ọtụtụ n’ime ndị Farisii na ndị Sadusii+ ka ha na-abịa n’ebe ọ nọ na-eme baptizim, ọ sịrị ha: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ iwe Chineke na-abịanụ?+