Matiu 25:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya, ọ ga-enwekwa ihe n’uju. Ma onye na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere enwe.+ Mak 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe ka a ga-enyekwu.+ Ma onye ọ bụla na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere.”+ Luk 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, na-egenụ ntị nke ọma, n’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe ka a ga-enyekwu.+ Ma onye ọ bụla na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o chere na ya nwere.”+
29 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya, ọ ga-enwekwa ihe n’uju. Ma onye na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere enwe.+
25 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe ka a ga-enyekwu.+ Ma onye ọ bụla na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere.”+
18 N’ihi ya, na-egenụ ntị nke ọma, n’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe ka a ga-enyekwu.+ Ma onye ọ bụla na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o chere na ya nwere.”+