Matiu 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma mgbe ọ nụrụ na Akeleyọs nọchiri Herọd nna ya wee na-achị Judia, ọ tụrụ egwu ịgawa ebe ahụ. Ebe ọ bụkwa na Chineke dọrọ ya aka ná ntị ná nrọ,+ ọ banyere na Galili.+
22 Ma mgbe ọ nụrụ na Akeleyọs nọchiri Herọd nna ya wee na-achị Judia, ọ tụrụ egwu ịgawa ebe ahụ. Ebe ọ bụkwa na Chineke dọrọ ya aka ná ntị ná nrọ,+ ọ banyere na Galili.+