Jọn 8:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 Obi tọrọ nna unu Ebreham ezigbo ụtọ mgbe ọ nọ na-atụ anya ịhụ ụbọchị m, ọ hụkwara ya ma ṅụrịa ọṅụ.”+ Ndị Efesọs 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ọgbọ ndị gara aga, Chineke emeghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a otú o si mee ka ndịozi ya dị nsọ na ndị amụma ya mara ya ugbu a.+ 1 Pita 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị amụma, ndị buru amụma banyere amara Chineke meere unu, jụsiri ajụjụ ike gbasara nzọpụta a, chọsiekwa ike ịmata gbasara ya.+
56 Obi tọrọ nna unu Ebreham ezigbo ụtọ mgbe ọ nọ na-atụ anya ịhụ ụbọchị m, ọ hụkwara ya ma ṅụrịa ọṅụ.”+
5 N’ọgbọ ndị gara aga, Chineke emeghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a otú o si mee ka ndịozi ya dị nsọ na ndị amụma ya mara ya ugbu a.+
10 Ndị amụma, ndị buru amụma banyere amara Chineke meere unu, jụsiri ajụjụ ike gbasara nzọpụta a, chọsiekwa ike ịmata gbasara ya.+