Mak 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụfọdụ ndị yiri mkpụrụ ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ. Ozugbo ha nụrụ okwu ahụ, Setan na-abịa+ ewepụ okwu ahụ a ghara n’ime ha.+ Luk 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ bụ ndị nụrụ okwu ahụ, Ekwensu abịa wepụ ya n’obi ha ka ha ghara ikwere, ka a gharakwa ịzọpụta ha.+
15 Ụfọdụ ndị yiri mkpụrụ ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ. Ozugbo ha nụrụ okwu ahụ, Setan na-abịa+ ewepụ okwu ahụ a ghara n’ime ha.+
12 Ndị ahụ dara n’akụkụ ụzọ bụ ndị nụrụ okwu ahụ, Ekwensu abịa wepụ ya n’obi ha ka ha ghara ikwere, ka a gharakwa ịzọpụta ha.+