Luk 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ gwaziri ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ bụ ya mere m ji asị unu, kwụsịnụ ichegbu onwe unu banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+
22 Ọ gwaziri ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ bụ ya mere m ji asị unu, kwụsịnụ ichegbu onwe unu banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+