Mkpughe 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ pụta, jiri oké olu gwa onye ahụ nọ ọdụ n’elu ígwé ojii ahụ, sị: “Were mma i ji ewe ihe ubi ghọrọ mkpụrụ, n’ihi na ihe ubi nke ụwa achaala nke ọma,+ oge e ji aghọ mkpụrụ eruokwala.”
15 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ pụta, jiri oké olu gwa onye ahụ nọ ọdụ n’elu ígwé ojii ahụ, sị: “Were mma i ji ewe ihe ubi ghọrọ mkpụrụ, n’ihi na ihe ubi nke ụwa achaala nke ọma,+ oge e ji aghọ mkpụrụ eruokwala.”