-
Mak 4:30-32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 O wee sị: “Olee ihe anyị nwere ike iji Alaeze Chineke tụnyere? Ma ọ bụ, olee ihe atụ anyị nwere ike iji kọwaa ya? 31 Ọ dị ka mkpụrụ osisi mọstad. Ọ bụ mkpụrụ kacha nta n’ime mkpụrụ niile dị n’ụwa n’oge a kụrụ ya.+ 32 Ma a kụhaala ya, ọ na-eto ma yie nnukwu osisi. Ọ na-awakwa alaka ndị buru ibu, nke mere na ụmụ nnụnụ na-abịa biri na ndò ya.”
-