Mak 4:33, 34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 O ji ọtụtụ ihe atụ+ ndị dị otú a gwa ha okwu Chineke otú ha nwere ike ịghọta. 34 N’eziokwu, ọ naghị agwa ha okwu n’emereghị ha ihe atụ. Ma, ọ na-akọwara ndị na-eso ụzọ ya ihe niile ma ha na ya nọrọ.+
33 O ji ọtụtụ ihe atụ+ ndị dị otú a gwa ha okwu Chineke otú ha nwere ike ịghọta. 34 N’eziokwu, ọ naghị agwa ha okwu n’emereghị ha ihe atụ. Ma, ọ na-akọwara ndị na-eso ụzọ ya ihe niile ma ha na ya nọrọ.+