Ndị Ikpe 5:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova, ka e si otú a laa ndị iro gị niile n’iyi,+Ma ka ndị hụrụ gị n’anya dị ka anyanwụ nke na-achasi ike.” Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ.+
31 Jehova, ka e si otú a laa ndị iro gị niile n’iyi,+Ma ka ndị hụrụ gị n’anya dị ka anyanwụ nke na-achasi ike.” Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ.+