Mak 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma Jizọs gwara ha, sị: “A na-asọpụrụ onye amụma ma e wezụga n’obodo ya nakwa n’etiti ndị ikwu ya nakwa n’ụlọ ya.”+ Luk 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi ya, ọ sịrị: “N’eziokwu, ana m asị unu na o nweghị onye amụma a na-akwanyere ùgwù n’obodo ya.+ Jọn 4:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ma, Jizọs kwuru na a naghị asọpụrụ onye amụma n’obodo ya.+
4 Ma Jizọs gwara ha, sị: “A na-asọpụrụ onye amụma ma e wezụga n’obodo ya nakwa n’etiti ndị ikwu ya nakwa n’ụlọ ya.”+
24 N’ihi ya, ọ sịrị: “N’eziokwu, ana m asị unu na o nweghị onye amụma a na-akwanyere ùgwù n’obodo ya.+