Mak 6:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ma mgbe ọ sịchara ha gaa nke ọma, ọ gawara n’ugwu ka o kpee ekpere.+ Luk 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otu ụbọchị, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ ọ nọkwa na-ekpe ekpere abalị ahụ niile.+ Luk 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 E mechaa, mgbe naanị ya nọ na-ekpe ekpere, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya, ya ajụọ ha, sị: “Ònye ka ndị mmadụ na-asị na m bụ?”+
18 E mechaa, mgbe naanị ya nọ na-ekpe ekpere, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya, ya ajụọ ha, sị: “Ònye ka ndị mmadụ na-asị na m bụ?”+