Matiu 9:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara kemgbe afọ iri na abụọ+ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka,+ 21 n’ihi na ọ nọ na-agwa onwe ya, sị: “Ọ bụrụ na m bitụ naanị uwe elu ya aka, m ga-agbake.” Mak 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ebe ọ bụ na ọ gwọrọ ọtụtụ ndị, ndị niile nwere ajọ ọrịa dị iche iche nọ na-agbakọta n’ebe ọ nọ ka ha bitụ ya aka.+ Luk 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ìgwè mmadụ ahụ niile nọkwa na-achọ ibitụ ya aka, n’ihi na ike si n’ahụ́ ya na-apụ+ wee na-agwọ ha niile.
20 Ma, otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara kemgbe afọ iri na abụọ+ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka,+ 21 n’ihi na ọ nọ na-agwa onwe ya, sị: “Ọ bụrụ na m bitụ naanị uwe elu ya aka, m ga-agbake.”
10 Ebe ọ bụ na ọ gwọrọ ọtụtụ ndị, ndị niile nwere ajọ ọrịa dị iche iche nọ na-agbakọta n’ebe ọ nọ ka ha bitụ ya aka.+
19 Ìgwè mmadụ ahụ niile nọkwa na-achọ ibitụ ya aka, n’ihi na ike si n’ahụ́ ya na-apụ+ wee na-agwọ ha niile.