Luk 11:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma, o juru onye Farisii ahụ anya mgbe ọ hụrụ na o bughị ụzọ kwọọ aka* tupu ya eriwe nri.+ Jọn 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E nwere ite nkume isii e ji agbanye mmiri a dọsara n’ebe ahụ n’ihi iwu ndị Juu tiri banyere ịdị ọcha.+ Nke ọ bụla n’ime ha ga-abali ihe dị ka lita mmiri iri anọ na anọ ma ọ bụ lita iri isii na isii.*
6 E nwere ite nkume isii e ji agbanye mmiri a dọsara n’ebe ahụ n’ihi iwu ndị Juu tiri banyere ịdị ọcha.+ Nke ọ bụla n’ime ha ga-abali ihe dị ka lita mmiri iri anọ na anọ ma ọ bụ lita iri isii na isii.*