Mak 7:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma unu na-asị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ asị nne ya ma ọ bụ nna ya: “Ihe ọ bụla m nwere nke m gaara eji nyere gị aka bụ kọban (ya bụ, onyinye m kwere Chineke ná nkwa),”’ 12 unu anaghịzi ekwe ka o meere nne ya ma ọ bụ nna ya otu mkpụrụ ihe.+
11 Ma unu na-asị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ asị nne ya ma ọ bụ nna ya: “Ihe ọ bụla m nwere nke m gaara eji nyere gị aka bụ kọban (ya bụ, onyinye m kwere Chineke ná nkwa),”’ 12 unu anaghịzi ekwe ka o meere nne ya ma ọ bụ nna ya otu mkpụrụ ihe.+