Aịzaya 29:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova sịrị: “Ndị a na-asị na ha na-efe m,Na-asịkwa na ha na-asọpụrụ m,+Ma obi ha adịghị n’ebe m nọ. Otú ha si efe m bụ iso ihe mmadụ nyere n’iwu.+ Mak 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụ n’efu ka ha na-efe m n’ihi na ihe ha na-akụzi bụ ihe mmadụ nyere n’iwu.’+
13 Jehova sịrị: “Ndị a na-asị na ha na-efe m,Na-asịkwa na ha na-asọpụrụ m,+Ma obi ha adịghị n’ebe m nọ. Otú ha si efe m bụ iso ihe mmadụ nyere n’iwu.+