-
Mak 7:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ma, nwaanyị ahụ sịrị ya: “Ee, nna anyị ukwu. Ma, ụmụ nkịta ndị nọ n’okpuru tebụl na-eri iberibe ihe ndị si ná nri ụmụaka dapụ.”