Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 8:1-9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 N’ụbọchị ndị ahụ, ìgwè mmadụ gbakọtara ọzọ, ha enweghịkwa ihe ha ga-eri. O wee kpọọ ndị na-eso ụzọ ya, sị ha: 2 “Ana m emetere ìgwè mmadụ a ebere+ n’ihi na mụ na ha anọọla ụbọchị atọ, ha enweghịkwa ihe ha ga-eri.+ 3 Ọ bụrụ na mụ asị ha buru ọnụ lawa n’ụlọ ha, ha ga-atụbọ n’ụzọ. Ụfọdụ n’ime ha sikwa ebe dị anya.” 4 Ma ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Ebee ka mmadụ ga-esi nweta achịcha ga-eju ndị a afọ n’ebe a dịpụrụ adịpụ?” 5 O wee jụọ ha, sị: “Ogbe achịcha ole ka unu nwere?” Ha sịrị ya: “Asaa.”+ 6 Ọ gwara ìgwè mmadụ ahụ ka ha nọdụ n’ala. O wee buru ogbe achịcha asaa ahụ, kelee Chineke, nyawaa ha ma malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya ka ha kesaa. Ha wee kesaara ha ìgwè mmadụ ahụ.+ 7 Ha nwekwara obere azụ̀ ole na ole. Ọ gọziri azụ̀ ndị ahụ, gwa ndị na-eso ụzọ ya ka ha kee ha. 8 Ha wee rie, rijuo afọ. Ha tụtụkọtara ihe ha rifọrọ, ya eju nnukwu nkata asaa.+ 9 Ụmụ nwoke riri ihe ahụ dị ihe dị ka puku anọ (4,000). O wee sị ha lawa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya