Matiu 14:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’oge ahụ, Herọd, onye na-achị ógbè ahụ, nụrụ akụkọ banyere Jizọs+ 2 wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Onye a bụ Jọn Onye Na-eme Baptizim. A kpọlitela ya n’ọnwụ. Ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ebube ndị a.”+
14 N’oge ahụ, Herọd, onye na-achị ógbè ahụ, nụrụ akụkọ banyere Jizọs+ 2 wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Onye a bụ Jọn Onye Na-eme Baptizim. A kpọlitela ya n’ọnwụ. Ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ebube ndị a.”+