Jọn 1:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ha wee jụọ ya, sị: “Gịnịzi mere i ji na-eme ndị mmadụ baptizim ma ọ bụrụ na ị bụghị Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma ahụ a na-atụ anya ya?” 26 Jọn zara ha, sị: “Eji m mmiri na-eme baptizim. E nwere onye unu na ya nọ unu na-amaghị,
25 Ha wee jụọ ya, sị: “Gịnịzi mere i ji na-eme ndị mmadụ baptizim ma ọ bụrụ na ị bụghị Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma ahụ a na-atụ anya ya?” 26 Jọn zara ha, sị: “Eji m mmiri na-eme baptizim. E nwere onye unu na ya nọ unu na-amaghị,