Matiu 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Lee, anyị na-agbago Jeruselem, a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ n’aka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ n’ebe ahụ. Ha ga-amakwa ya ikpe ọnwụ.+ Luk 9:44, 45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 “Geenụ ntị nke ọma, chetakwanụ ihe a, na a ga-arara Nwa nke mmadụ nye n’aka ndị mmadụ.”+ 45 Ma ha aghọtaghị ihe ọ na-ekwu. N’eziokwu, e zochiiri ha ya ka ha ghara ịghọta ya, egwu ekweghịkwa ha ịjụ ya ajụjụ gbasara okwu a.
18 “Lee, anyị na-agbago Jeruselem, a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ n’aka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ n’ebe ahụ. Ha ga-amakwa ya ikpe ọnwụ.+
44 “Geenụ ntị nke ọma, chetakwanụ ihe a, na a ga-arara Nwa nke mmadụ nye n’aka ndị mmadụ.”+ 45 Ma ha aghọtaghị ihe ọ na-ekwu. N’eziokwu, e zochiiri ha ya ka ha ghara ịghọta ya, egwu ekweghịkwa ha ịjụ ya ajụjụ gbasara okwu a.