Mak 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E dere n’akwụkwọ Aịzaya onye amụma, sị: “(Lee, m na-ezipụ onye ozi m ga-ebu gị ụzọ bịa,* ọ ga-edozikwa ụzọ gị.)*+ Jọn 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ sịrị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova* kwụrụ ọtọ,’+ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+
2 E dere n’akwụkwọ Aịzaya onye amụma, sị: “(Lee, m na-ezipụ onye ozi m ga-ebu gị ụzọ bịa,* ọ ga-edozikwa ụzọ gị.)*+
23 Ọ sịrị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova* kwụrụ ọtọ,’+ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+