Matiu 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma ọ bụrụ na ihe anya gị na-ahụ na-eme ka ị bụrụ onye anyaụfụ,*+ ahụ́ gị niile ga-agba ọchịchịrị. Ọ bụrụ n’eziokwu na ìhè dị n’ime gị bụ ọchịchịrị, ọchịchịrị ahụ agaghị enwe atụ.
23 Ma ọ bụrụ na ihe anya gị na-ahụ na-eme ka ị bụrụ onye anyaụfụ,*+ ahụ́ gị niile ga-agba ọchịchịrị. Ọ bụrụ n’eziokwu na ìhè dị n’ime gị bụ ọchịchịrị, ọchịchịrị ahụ agaghị enwe atụ.