Matiu 19:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “Ma ọtụtụ ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ, ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị mbụ.+ Mak 10:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma, ọtụtụ ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ, ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị mbụ.”+ Luk 13:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma, e nwere ndị ikpeazụ ga-abụ ndị mbụ, e nwekwara ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ.”+