Matiu 19:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jizọs sịrị ha: “N’eziokwu, ana m asị unu, mgbe a ga-eme ka ihe niile dị ọhụrụ, mgbe Nwa nke mmadụ ga-anọdụ n’ocheeze ya dị ebube, ununwa ndị na-eso m ga-anọdụkwa n’ocheeze iri na abụọ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+
28 Jizọs sịrị ha: “N’eziokwu, ana m asị unu, mgbe a ga-eme ka ihe niile dị ọhụrụ, mgbe Nwa nke mmadụ ga-anọdụ n’ocheeze ya dị ebube, ununwa ndị na-eso m ga-anọdụkwa n’ocheeze iri na abụọ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+