39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere, sị:+ “Nna m, ọ bụrụ na o kwe mee, ka m ghara ịṅụ ihe dị n’iko a.+ Ma, ọ bụghị ka e mee ihe m chọrọ, kama ka ihe ị chọrọ mee.”+
36 O wee sị: “Aba,* Nna,+ ihe niile kwere omume n’ebe ị nọ. Ekwela ka m ṅụọ ihe dị n’iko a. Ma ọ bụghị ka e mee ihe m chọrọ, kama ka ihe ị chọrọ mee.”+