Mak 10:39, 40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ha sịrị ya: “Ee.” Jizọs wee sị ha: “Unu ga-aṅụ ihe dị n’iko m na-aṅụ, a ga-emekwa unu baptizim a na-eme m.+ 40 Ma, ọ bụghị m na-ekpebi onye ga-anọ n’aka nri m ma ọ bụ n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”
39 Ha sịrị ya: “Ee.” Jizọs wee sị ha: “Unu ga-aṅụ ihe dị n’iko m na-aṅụ, a ga-emekwa unu baptizim a na-eme m.+ 40 Ma, ọ bụghị m na-ekpebi onye ga-anọ n’aka nri m ma ọ bụ n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”