Mak 9:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 O wee nọdụ ala ma kpọọ ndịozi ya iri na abụọ, sị ha: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ ịbụ onye mbụ, ọ ga-abụ onye ikpeazụ na onye na-ejere mmadụ niile ozi.”+
35 O wee nọdụ ala ma kpọọ ndịozi ya iri na abụọ, sị ha: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ ịbụ onye mbụ, ọ ga-abụ onye ikpeazụ na onye na-ejere mmadụ niile ozi.”+