Luk 22:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi na olee onye ka ukwuu? Ọ̀ bụ onye na-eri ihe, ka ọ̀ bụ onye na-ebunye ya nri?* Ọ́ bụghị onye na-eri ihe? Ma, ọ bụ m na-ejere unu ozi.+ Jọn 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, ọ bụrụ na mụnwa, bụ́ Onye Ozizi na Onyenwe unu, sara ụkwụ unu,+ unu kwesịkwara* ịsa ụkwụ ibe unu.+ Ndị Filipaị 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mba, kama ọ hapụrụ ihe niile ọ bụ ma dịrị ka ohu,+ wee bụrụ mmadụ.*+
27 N’ihi na olee onye ka ukwuu? Ọ̀ bụ onye na-eri ihe, ka ọ̀ bụ onye na-ebunye ya nri?* Ọ́ bụghị onye na-eri ihe? Ma, ọ bụ m na-ejere unu ozi.+
14 N’ihi ya, ọ bụrụ na mụnwa, bụ́ Onye Ozizi na Onyenwe unu, sara ụkwụ unu,+ unu kwesịkwara* ịsa ụkwụ ibe unu.+