-
Mak 11:13, 14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ nọ n’ebe dị anya hụ otu osisi fig nwejuru akwụkwọ ndụ. O wee gawa ile ma è nwere mkpụrụ ọ ga-ahụ na ya. Ma mgbe o ruru, e nweghị ihe ọ hụrụ ma e wezụga akwụkwọ ndụ n’ihi na oge ahụ abụghị oge mkpụrụ fig ji amị. 14 N’ihi ya, ọ sịrị osisi ahụ: “Ka onye ọ bụla ghara iri mkpụrụ gị ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”+ Ndị na-eso ụzọ ya nụkwara ihe o kwuru.
-