Matiu 21:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, a ga-anapụ unu Alaeze Chineke, werekwa ya nye ndị na-eme uche Chineke.* Luk 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Nna ya ukwu asị ya, ‘Gaa n’okporo ụzọ na n’ụzọ ndị dị warara, gwasie ndị mmadụ ike ka ha bịa, ka ụlọ m ju eju.+
43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, a ga-anapụ unu Alaeze Chineke, werekwa ya nye ndị na-eme uche Chineke.*
23 Nna ya ukwu asị ya, ‘Gaa n’okporo ụzọ na n’ụzọ ndị dị warara, gwasie ndị mmadụ ike ka ha bịa, ka ụlọ m ju eju.+